Jenesis Isi 1 (BIU 2020) — Mmalite & Spoken Audio
Na mmalite Chineke kere eluigwe na ụwa. Ụwa bụ ihe na-enweghị ụdịdị ọbụla, bụrụkwa ihe tọgbọrọ nʼefu. Ọchịchịrị gbara nʼelu ogbu mmiri dị omimi. Mmụọ nke Chineke na-erugharị nʼelu ogbu mmiri ahụ.
Scripture Text Preview — Jenesis Isi 1 (BIU 2020) — Mmalite & Spoken Audio
1. Na mmalite Chineke kere eluigwe na ụwa.
2. Ụwa bụ ihe na-enweghị ụdịdị ọbụla, bụrụkwa ihe tọgbọrọ nʼefu. Ọchịchịrị gbara nʼelu ogbu mmiri dị omimi. Mmụọ nke Chineke na-erugharị nʼelu ogbu mmiri ahụ.
3. Chineke sịrị, “Ka ìhè dị,” ìhè wee dị.
4. Chineke hụrụ na ìhè ahụ dị mma, o wee kewapụ ìhè ahụ nʼọchịchịrị.
5. Chineke kpọrọ ìhè ahụ “ehihie,” kpọọkwa ọchịchịrị ahụ “abalị.” Anyasị bịara, ụtụtụ abịa; nke a bụ ụbọchị mbụ.
Parallel Bible Study, Strong’s Concordance, 24kHz Audio & Offline Vault
Compare this passage side-by-side in up to 4 synchronized columns across NKJV, KJV, BSB, Original Hebrew (WLC), Koine Greek (Textus Receptus), Asante Twi (Twerɛ Kronkron), French, Spanish, German, and 35+ global languages on AduBible.org®. Tap any verse for Strong’s Exhaustive Concordance numbers, Matthew Henry & John Gill commentaries, 24kHz Neural Audio streaming, and 100% offline PWA access.